أَشْرَقَتْ أَنْوَارْ مُحَمَّد
Ìhè Muhammad chawara
Ig
أَشْرَقَتْ أَنْوَارْ مُحَمَّد
عِنْدَمَا هَلَّ الْرَّبِيع
Ihie Muhammad chakeere
Mgbe ọnwa Rabīʿ pụtara
يَا لَهُ مَوْلُودْ مُمَجَّدْ
صَانَهُ اللهُ السَّمِيع
Lee nwa ọhụrụ dị ebube
Allah Onye Na-anụ Ihe chekwara ya
لَيْلَةُ الإِثْنَيْنِ وَضَعَتْ
آمِنَةْ خَيْرَ الأَنَام
N’abalị Mọnde ka ọ mụrụ nwa
Āminah mụtara onye kachasị mma n’etiti ụmụ mmadụ
مَعْ طُلُوعِ الْفَجْرِ سَمِعَتْ
أَنَّهُ وُلِدَ الْشَّفِيعْ
Ka chi na-abọ ka a nụrụ
Na a mụọla Onye Arịrịọ ahụ