رَبِّي لَهُ الْأَسْمَاءُ الْحُسْنَى
Onyenwe m nwere aha ndị kacha mma
Ig
رَبِّي لَهُ الْأَسْمَاءُ الْحُسْنَى
تُسَبِّحْ لَهُ الْأكْوَانْ
Onyenwe m nwere Aha ndị kachasị mma
Ihe niile e kere eke na-eto Ya
إِلَيْهِ يَرْجِعُ كُلُّ أَمْرٍ
كُلُّ زَمَانٍ وَكُلَّ مَكَانْ
N’ebe ọ nọ ka ihe niile na-alaghachi
N’oge niile nakwa n’ebe niile
إِذَا دَعَوْتْ فَادْعُ الْإِلَهْ
وَإِنِ اسْتَجَرْتَ فَلُذْ بِاللَّهْ
Mgbe ị na-ekpe ekpere, kpọkuo nanị Chineke
Ọ bụrụ na ị na-achọ mgbaba, gbaba n’ebe Allah nọ
مَا لَنَا مَوْلًى سِوَاهْ
عَفُوٌّ كَرِيمٌ وَرَحْمَانْ
Anyị enweghị onye nche ọzọ ma e wezụga Ya
Onye mgbaghara, Onye mmesapụ aka, na Onye ebere
رَبِّي لَهُ الْأَسْمَاءُ الْحُسْنَى
تُسَبِّحْ لَهُ الْأكْوَانْ
Onyenwe m nwere Aha ndị kachasị mma
Ihe niile e kere eke na-eto Ya
إِلَيْهِ يَرْجِعُ كُلُّ أَمْرٍ
كُلُّ زَمَانٍ وَكُلَّ مَكَانْ
N’ebe ọ nọ ka ihe niile na-alaghachi
N’oge niile nakwa n’ebe niile
اتَّقِ اللَّهْ وَلَهُ اِصْبِرْ
فَالْصَّبْرُ فِي الْعُقْبَى حَمِيدْ
Tụọ egwu Allah ma nwee ntachi obi n’ihi Ya
N’ihi na ntachi obi na-eweta nsonazụ dị mma
وَتَزَوَّدْ عِلْمًا وَبَيَانًا
مِنَ الْسُّنَّةِ وَالْقُرْآنْ
Jiri mmụta na nghọta kwadebe onwe gị
Site na Sunnah nakwa na Quran